Abù Ọma 140:11-12 Bible Nso (IGBOB)

11. Madu nke nwere ire ọjọ agaghi-eguzosi ike n'uwa:Madu nke nēme ihe-ike, ihe ọjọ ga-chunta ya inudasi ya.

12. Amawom na Jehova gēmezi okwu-ikpe onye ewedara n'ala,Na ikpé ziri ezi nke ndi-ob͕eye.

Abù Ọma 140