Abù Ọma 138:6-7 Bible Nso (IGBOB)

6. N'ihi na Jehova di elu, ma ọ bu onye di ume-ala n'obi ka Ọ nāhu anya:Ma onye-npako, Ọ nēsite n'ebe di anya mara ya.

7. Ọ buru na ejeghariam n'etiti ahuhu,I gēme ka m'di ndu; I gēseti aka-Gi imegide iwe ndi-irom,Aka-nri-Gi gāzọputakwam.

Abù Ọma 138