Abù Ọma 137:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na n'ebe ahu ka ndi nādọta ayi n'agha riọro n'aka-ayi okwu abù,Ndi lutara ihe-ayi n'agha riọ-kwa-ra ayi ka ayi ṅuria ọṅu, si,Bùaranu ayi otù nime abù Zaion.

Abù Ọma 137

Abù Ọma 137:1-5