Abù Ọma 135:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Ndi nēguzo n'ulo Jehova,N'ogige nile nke ulo Chineke-ayi.

3. Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma:Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ.

4. N'ihi na Jekob ka Ja rọputaworo nye Onwe-ya,Ọ rọputara Israel ka ọ buru ihe nke aka Ya.

Abù Ọma 135