Abù Ọma 135:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Tonu Ja.Tonu aha Jehova;Tonu Ya, ndi-orù Jehova:

2. Ndi nēguzo n'ulo Jehova,N'ogige nile nke ulo Chineke-ayi.

3. Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma:Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ.

Abù Ọma 135