Abù Ọma 132:11 Bible Nso (IGBOB)

Jehova aṅuworo Devid iyi bu ezi-okwu;Ọ gaghi-esi na ya laghachi azu:Ndi sitere na nkpuru nke afọ-gi ka M'gādọkwasi n'oche-eze i nwere.

Abù Ọma 132

Abù Ọma 132:10-17