Abù Ọma 132:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, chetara DevidNweda-n'ala-ya nile.

2. Otú ọ ṅuru Jehova iyi,Kwe Dike nke Jekob nkwa:

3. N'ezie m'gaghi-abà n'ulo-ikwū nke ulom,M'gaghi-arigo n'elu ihe-ndina nke utem;

Abù Ọma 132