Abù Ọma 125:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nkpa-n'aka-eze nke nmebi-iwu agaghi-adigide n'elu ihe ruru ndi ezi omume n'ife-nzà;Ka ndi ezi omume we ghara isetipu aka-ha tiye n'ajọ omume.

Abù Ọma 125

Abù Ọma 125:1-4