Abù Ọma 124:4-7 Bible Nso (IGBOB)

4. Mb͕e ahu miri gēruchapuwori ayi,Miri-iyi gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

5. Mb͕e ahu miri di nganga gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

6. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu,Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u.

7. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà:Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.

Abù Ọma 124