Abù Ọma 123:2-3 Bible Nso (IGBOB)

2. Le, dika anya ndi-orù si elekwasi aka ndi-nwe-ha,Dika anya abua nke nwayi nēje ozi si elekwasi aka nwayi nwere ike n'aru ya;Otú a ka anya-ayi nēlekwasi Jehova, bú Chineke-ayi,Rue mb͕e Ọ gēmere ayi amara.

3. Mere ayi amara, Jehova, mere ayi amara:N'ihi na nleda ejuwo ayi afọ ri nne.

Abù Ọma 123