Abù Ọma 123:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Gi ka m'gēweli anyam abua le,Gi Onye nānọdu ala n'elu-igwe.

2. Le, dika anya ndi-orù si elekwasi aka ndi-nwe-ha,Dika anya abua nke nwayi nēje ozi si elekwasi aka nwayi nwere ike n'aru ya;Otú a ka anya-ayi nēlekwasi Jehova, bú Chineke-ayi,Rue mb͕e Ọ gēmere ayi amara.

Abù Ọma 123