Abù Ọma 122:3-8 Bible Nso (IGBOB)

3. Jerusalem, nke ewuworoDika obodo nke ejikọtara n'otù nke-ọma:

4. Ebe ebo nile rigoworo, bú ebo nile nke Ja,Iburu Israel ihe-àmà,Ikele aha Jehova.

5. N'ihi na n'ebe ahu ka edoworo oche-eze nile ikpe ikpe,Bú oche-eze nile ulo Devid nwere.

6. Riọnu aririọ bayere udo Jerusalem:Ndi nāhu gi n'anya gānọ n'udo.

7. Ka udo di n'ékpè-gi nile,Ka inọ-n'udo di kwa n'ulo-gi nile di elu.

8. N'ihi umu-nnem na ndi-eyìm,Biko, ka m'kwue okwu, si, Ka udo di nime gi.

Abù Ọma 122