Abù Ọma 12:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ipunara ndi ewedara n'ala ihe, n'ihi isu-ude nke ndi-ob͕eye,Ub͕u a ka M'gēbili, ka Jehova kwuru;M'gēdo ya na nzọputa nke o nēkusi ume ike inwe.

Abù Ọma 12

Abù Ọma 12:1-7