Abù Ọma 119:75 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, amawom na ikpé-Gi nile bu ezi omume,Amawokwam na ọ bu n'ikwesi-ntukwasi-obi ka I wedaworom nala.

Abù Ọma 119

Abù Ọma 119:67-76