Abù Ọma 119:63 Bible Nso (IGBOB)

Onye ekekọtaworo mu na ndi nile nātu egwu Gi n'otù ka m'bu,Onye ekekọtaworo mu na ndi nēdebe ihe-iriba-ama-Gi nile n'otù.

Abù Ọma 119

Abù Ọma 119:59-73