Abù Ọma 119:169-172 Bible Nso (IGBOB)

169. Ka iti-nkpum biarue nso n'iru Gi, Jehova:Dika okwu-Gi si di, me ka m'ghọta ihe.

170. Ka aririọ-amaram bia n'iru Gi:Dika okwu-ọnu-Gi si di, naputam.

171. Ka eb͕ub͕ere-ọnum kwuwa otuto;N'ihi na I nezím ukpuru-Gi nile.

172. Ka irem bùa abù bayere okwu-ọnu-Gi;N'ihi na ihe nile I nyere n'iwu bu ezi omume.

Abù Ọma 119