Abù Ọma 118:20-22 Bible Nso (IGBOB)

20. Nka bu ọnu-uzọ-ama Jehova nwere;Ndi ezi omume gābà nime ya.

21. M'gēkele Gi, n'ihi na I zawom,I we ghọrọm nzọputa.

22. Nkume nke ndi nēwu ulo juruAghọwo isi nkuku ulo.

Abù Ọma 118