Abù Ọma 115:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Ọ bughi ayi, Jehova, ọ bughi ayi,Kama ọ bu aha-Gi ka I gēnye nsọpuru,N'ihi ebere-Gi, na n'ihi ezi-okwu-Gi.

2. N'ìhi gini ka mba nile nāsi,Biko, òle ebe Chineke-ha nọ?

3. Ma Chineke-ayi nọ n'elu-igwe:Ihe nile nke tọrọ Ya utọ ka O meworo.

Abù Ọma 115