Abù Ọma 114:5-7 Bible Nso (IGBOB)

5. Gini nēme gi, oké osimiri, na i nāb͕a ọsọ?Gini nēme gi, Jọdan, na i nēchighari la azu?

6. Gini nēme unu, ugwu, na unu nāwuli elu dika ebulu?Gini nēme unu, ugwu ntà, na unu nāwuli elu dika umu-aturu?

7. Ka o b͕ue gi nb͕u, gi uwa, site n'iru Onye-nwe-ayi,Site n'iru Chineke nke Jekob;

Abù Ọma 114