Abù Ọma 114:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Mb͕e Israel siri n'Ijipt puta,Mb͕e ulo Jekob siri na ndi nātatọ okwu puta;

2. Juda ghọro ebe nsọ Ya,Israel ghọrọ ala Ọ nāchi.

3. Oké osimiri huru ya, we b͕alaga;Jọdan chighariri la azu.

Abù Ọma 114