Abù Ọma 113:7-8 Bible Nso (IGBOB)

7. Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie,O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu;

8. Ime ka ya na ndi amara aha nọkọ,Ka ya na ndi amara aha-ha n'etiti ndi-ya nọkọ.

Abù Ọma 113