Abù Ọma 113:1-4 Bible Nso (IGBOB)

1. Tonu Ja.Tonu, unu ndi-orù Jehova,Tonu aha Jehova.

2. Ka aha Jehova buru ihe agọziri agọziSite n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.

3. Site n'ọwuwa anyanwu rue ọdida-yaAha Jehova gābu ihe anēto eto.

4. Jehova di elu n'elu mba nile,N'elu elu-igwe ka ebube-Ya di.

Abù Ọma 113