Abù Ọma 111:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Tonu Ja.M'gēwere obim nile kele Jehova,N'ìzu nzuzo nke ndi ziri ezi, na nime nzukọ Israel.

2. Ọlu nile nke Jehova di uku,Buru ihe ndi nile ha nātọ utọ nāchọputa.

3. Ebube na ima-nma ka ọlu-Ya bu:Ezi omume-Ya nēguzo kwa rue mb͕e ebighi-ebi.

Abù Ọma 111