Abù Ọma 109:23 Bible Nso (IGBOB)

Dika onyinyo mb͕e ọ nēsetipu onwe-ya site n'ọdida anyanwu, otú a ka m'laworo:Arurupuwom dika igurube.

Abù Ọma 109

Abù Ọma 109:20-29