Abù Ọma 109:20 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu ugwọ-ọlu nke ndi nēmegidem, nke nēsi n'aka Jehova bia,Ọ bu kwa ugwọ-ọlu nke ndi nēkwu ihe ọjọ megide nkpuru-obim.

Abù Ọma 109

Abù Ọma 109:13-24