Abù Ọma 103:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bughi dika nmehie nile ayi si di ka O meworo ayi,Ọ bughi kwa dika ajọ omume nile ayi si di ka O mesoworo ayi.

Abù Ọma 103

Abù Ọma 103:2-12