Abù Ọma 102:26-27 Bible Nso (IGBOB)

26. Ha onwe-ha gāla n'iyì, ma Gi onwe-gi nēguzogide:Ha nile gāka kwa nká dika uwe;Dika ákwà-nb͕okwasi ka I gāb͕anwe ha, agāb͕anwe kwa ha:

27. Ma Gi onwe-gi bu Onye ahu Nke nādi mb͕e nile,Arọ-Gi nile agaghi-agwu kwa agwu

Abù Ọma 102