Abù Ọma 101:5 Bible Nso (IGBOB)

Onye nēkpè madu-ibe-ya ikpè na nzuzo, onye ahu ka m'gēkpochapu:Onye nwere anya npako na obi di nganga, onye ahu ka m'nāpughi inagide.

Abù Ọma 101

Abù Ọma 101:2-7