Abù Ọma 10:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ neche anwu n'ebe-nzuzo dika ọdum n'okwu-ọhia-ya:Ọ nēche anwu inwude onye ewedara n'ala:Ọ na-anwude onye ewedara n'ala, mb͕e ọ dọbatara ya n'ub͕u-ya.

Abù Ọma 10

Abù Ọma 10:8-14