Kama n'iwu Jehova ka ihe-utọ-ya di;Ọ bu kwa n'iwu-Ya ka ọ nātughari uche ehihie na abali.