Abù Nke Abù 2:5-8 Bible Nso (IGBOB)

5. Werenu mbadamba nkpuru-vine amiri ami b͕am ume, werenu nkpuru-osisi apple me ka arum di ike:N'ihi na onye nāria ọria ihu-n'anya ka m'bu.

6. Aka-ekpe-ya di n'okpuru isim,Aka-nri-ya nāb͕akum.

7. Unu umu-ndinyom Jerusalem,Ejim nne-mb͕ada nile, ejikwam nne-ele ọhia nile, b͕a unu iyi,Unu akpọtela, unu eme-kwa-la ka ihu-n'anya teta, ma ọli,Rue mb͕e ọ gātọ ya utọ.

8. Ọ bu olu onye ihe-ya nātọm utọ! le kwa, ọ nābia,Nāmali elu n'elu ugwu nile, nāwuli elu n'elu ugwu ntà nile.

Abù Nke Abù 2