4. O mere ka m'bata n'ulo manya-vine,Ọkọlọtọ-ya n'elum bu kwa ihu-n'anya.
5. Werenu mbadamba nkpuru-vine amiri ami b͕am ume, werenu nkpuru-osisi apple me ka arum di ike:N'ihi na onye nāria ọria ihu-n'anya ka m'bu.
6. Aka-ekpe-ya di n'okpuru isim,Aka-nri-ya nāb͕akum.