Abù-Ákwá 4:12 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-eze uwa ekweghi, ndi nile bi n'elu-uwa dum madu bi ekweghi kwa,Na onye-nkpab͕u na onye-iro gābà n'ọnu-uzọ-ama nile nke Jerusalem.

Abù-Ákwá 4

Abù-Ákwá 4:11-21