Abù-Ákwá 1:18 Bible Nso (IGBOB)

Onye ezi omume ka Jehova bu; n'ihi na okwu-ọnu-Ya ka m'nupuworo isi megide:Biko, nurunu, unu ndi nile di iche iche, le-kwa-nu ihe-nb͕um:Umu-ab͕ọghọm nāmaghi nwoke na umu-okorọbiam alawo n'etiti ndi adọtara n'agha.

Abù-Ákwá 1

Abù-Ákwá 1:13-21