Abù-Ákwá 1:13 Bible Nso (IGBOB)

N'elu ka O siri zite ọku n'ọkpukpum nile, o we nwe ike n'aru ha:Ọ b͕asaworo ukwum abua ub͕u, O mewo ka m'laghachi azu;O mewom ka m'ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu na onye aru nādighi ike ogologo ubọchi nile.

Abù-Ákwá 1

Abù-Ákwá 1:5-14