3. Jọn 1:14-15 Bible Nso (IGBOB)

14. ma anamele anya ihu gi ngwa ngwa, ayi gēwere kwa ọnu kwurita okwu.

15. Ka udo diri gi. Ndi-eyì-ayi nēkele gi. Nēkele ndi-eyì-ayi n'aha n'aha.

3. Jọn 1