2. Timọti 1:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Chineke enyeghi ayi mọ nke ujọ; kama ọ bu nke ike na ihunanya na ime ka uche zuo okè.

2. Timọti 1

2. Timọti 1:5-17