2. Samuel 7:14 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem gāburu ya nna, ya onwe ya gābu-kwa-ram nwa: ọ buru na ọ me ajọ omume, M'gēwere nkpa-n'aka madu, were kwa ihe-otiti nke umu madu, dua ya ọdu;

2. Samuel 7

2. Samuel 7:4-20