2. Samuel 20:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom Joab we soro ya pua, ha na ndi Keret na ndi Pelet, na ndi-dike nile: ha we si na Jerusalem pua, ichu Sheba nwa Bikri n'azu.

2. Samuel 20

2. Samuel 20:1-15