2. Samuel 20:15 Bible Nso (IGBOB)

Ha we bia nọchigide ya n'agha n'Ebel Bet-meaka, wukọta ihe-ntukọba imegide obodo ahu, o we guzo nime ékpè: ndi nile soro Joab nēbibimb͕idi, ime ka ọ da.

2. Samuel 20

2. Samuel 20:11-24