Ndikom Juda we bia te Devid manu n'ebe ahu ibu eze ulo Juda.Ha we gosi Devid, si, Ndikom Jebesh-gilead bu ndi lìri Sọl.