2. Samuel 2:32 Bible Nso (IGBOB)

Ha we bulie Asahel, lìe ya n'ílì nna-ya, nke di na Bet-lehem. Joab na ndikom-ya we je ije abali ahu nile, ìhè ututu we putara ha na Hebron.

2. Samuel 2

2. Samuel 2:25-32