2. Samuel 19:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma Bazilai mere agadi nke-uku, ọ b͕ara ọgu arọ anọ: ya onwe-ya zù-kwa-ra eze mb͕e ọ nānọdu na Mahanaim; n'ihi na oké madu ka ọ bu nke-uku.

2. Samuel 19

2. Samuel 19:26-41