2. Samuel 19:20 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na orù-gi amawo na mu onwem emehiewo: ma, le, abiawom ta, buru ulo nile nke Josef uzọ irida izute onye-nwem, bú eze.

2. Samuel 19

2. Samuel 19:11-27