2. Samuel 18:8 Bible Nso (IGBOB)

Ewe nāb͕asa agha ahu n'ebe ahu n'elu ala ahu nile; oké ọhia ahu we ripia ọtutu madu n'etiti ndi Israel n'ubọchi ahu kari ndi mma-agha ripiara.

2. Samuel 18

2. Samuel 18:1-16