2. Samuel 18:20 Bible Nso (IGBOB)

Joab we si ya, Ọ bughi onye ozi ọma ka i gābu ta, kama i gēzi ozi ọma ubọchi ọzọ: ma ta i gaghi-ezí ozi ọma, n'ihi na nwa eze anwuwo.

2. Samuel 18

2. Samuel 18:12-29