2. Samuel 18:11 Bible Nso (IGBOB)

Joab we si nwoke ahu nke nēgosi ya, Ma, le, i huru ya, ma gini mere i tib͕ughi ya n'ebe ahu rue ala? ọ gābu kwa ọlum inye gi ọla-ọcha iri, na otù ihe-ọkiké.

2. Samuel 18

2. Samuel 18:1-12