2. Samuel 17:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a ziganu ngwa ngwa, gosi Devid, si, Anọla ọnọdu abali a n'ala ihe nādighi nke ọzara, kama i ghaghi igabiga; ka aghara iloda eze na ndi nile ndi ya na ha nọ.

2. Samuel 17

2. Samuel 17:14-26