2. Samuel 17:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na achikọta ya n'otù obodo, agēme kwa ka Israel nile chita udọ̀ n'obodo ahu, ayi gādọ kwa ya rue miri-iyi, rue mb͕e agaghi-ahuta ọbuná otù ajirija nkume n'ebe ahu.

2. Samuel 17

2. Samuel 17:12-14