2. Samuel 16:4 Bible Nso (IGBOB)

Eze we si Ziba, Le, gi gēnwe ihe nile Mefiboshet nwere. Ziba we si, Anamakpọ isi ala; ka m'huta amara n'iru gi, onye-nwem, bú eze.

2. Samuel 16

2. Samuel 16:1-7